Egwu Egedege

Obu egwu mara mma na Omenala ndi Igbo ejiri were mara ndi Unubi, Unubi no na okpuru ochichi Nnewi South nke di na Anambra Steti na ime obodo Biafra.

Egwu Egedege malitere na afo 1985, nke onye mbu bu onye bidoro ya bu Ezenwanyi Theresa Onuorah.

Obu egwu mara mma nke na eme otutu ndi mmadu obi oma, mba di iche-iche ma ndi mba bekee na eku ya bu egwu ka obia mee ha obi uto.

Mazi Onyema Chekwube Christian reporting, Obinwannem Igbo News